Native Bible

Psalms 51:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O, Onyenwe m, meghee ọnụ m, ka m kwupụta otuto gị.

Psalms 51:15 in English

Psalms 51:15 · Berean Standard Bible

O Lord, open my lips, and my mouth will declare Your praise.

Context

13Mgbe ahụ, aga m enwe ike izi ndị njehie ụzọ gị, ndị mmehie ga-echegharị lọghachikwute gị. 14O Chineke, zọpụta m site nʼikpe ọmụma nke mwụfu ọbara, Chineke, gị bụ Chineke Onye nzọpụta m, ire m ga-abụ abụ banyere ezi omume gị. 15O, Onyenwe m, meghee ọnụ m, ka m kwupụta otuto gị. 16Ị naghị enwe mmasị nʼaja, ma ọ bụghị ya, agaara m eweta ya. Ị naghị enwe mmasị nʼaja nsure ọkụ. 17Aja Chineke chọrọ bụ mmụọ tiwara etiwa, O Chineke, ị naghị elefu anya, nʼobi tiwara etiwa na nke nwere ezi nchegharị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.