Native Bible

Psalms 51:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ahụ, aga m enwe ike izi ndị njehie ụzọ gị, ndị mmehie ga-echegharị lọghachikwute gị.

Psalms 51:13 in English

Psalms 51:13 · Berean Standard Bible

Then I will teach transgressors Your ways, and sinners will return to You.

Context

11Achụpụla m nʼihu gị, anapụkwala m Mmụọ Nsọ gị. 12Nyeghachikwa m ọṅụ nke nzọpụta gị, ma jiri ezi mmụọ kwagide m. 13Mgbe ahụ, aga m enwe ike izi ndị njehie ụzọ gị, ndị mmehie ga-echegharị lọghachikwute gị. 14O Chineke, zọpụta m site nʼikpe ọmụma nke mwụfu ọbara, Chineke, gị bụ Chineke Onye nzọpụta m, ire m ga-abụ abụ banyere ezi omume gị. 15O, Onyenwe m, meghee ọnụ m, ka m kwupụta otuto gị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.