Abụ Ọma 51:11
Psalms 51:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Achụpụla m nʼihu gị, anapụkwala m Mmụọ Nsọ gị.
Psalms 51:11 in English
Psalms 51:11 · Berean Standard Bible
Cast me not away from Your presence; take not Your Holy Spirit from me.
Context
9Zopu ihu gị nʼebe mmehie m niile dị,
hichapụkwa mmehie m niile. 10Kee obi dị ọcha nʼime m, O Chineke,
nwogharịa ezi mmụọ nʼime m. 11Achụpụla m nʼihu gị,
anapụkwala m Mmụọ Nsọ gị. 12Nyeghachikwa m ọṅụ nke nzọpụta gị,
ma jiri ezi mmụọ kwagide m. 13Mgbe ahụ, aga m enwe ike izi ndị njehie ụzọ gị,
ndị mmehie ga-echegharị lọghachikwute gị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.