Native Bible

Psalms 51:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Kee obi dị ọcha nʼime m, O Chineke, nwogharịa ezi mmụọ nʼime m.

Psalms 51:10 in English

Psalms 51:10 · Berean Standard Bible

Create in me a clean heart, O God, and renew a right spirit within me.

Context

8Mee ka m nụrụ olu obi ụtọ na ọṅụ; ka okpukpu ndị i gwepịara ṅụrịkwaa. 9Zopu ihu gị nʼebe mmehie m niile dị, hichapụkwa mmehie m niile. 10Kee obi dị ọcha nʼime m, O Chineke, nwogharịa ezi mmụọ nʼime m. 11Achụpụla m nʼihu gị, anapụkwala m Mmụọ Nsọ gị. 12Nyeghachikwa m ọṅụ nke nzọpụta gị, ma jiri ezi mmụọ kwagide m.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.