Native Bible

Psalms 51:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Aja Chineke chọrọ bụ mmụọ tiwara etiwa, O Chineke, ị naghị elefu anya, nʼobi tiwara etiwa na nke nwere ezi nchegharị.

Psalms 51:17 in English

Psalms 51:17 · Berean Standard Bible

The sacrifices of God are a broken spirit; a broken and a contrite heart, O God, You will not despise.

Context

15O, Onyenwe m, meghee ọnụ m, ka m kwupụta otuto gị. 16Ị naghị enwe mmasị nʼaja, ma ọ bụghị ya, agaara m eweta ya. Ị naghị enwe mmasị nʼaja nsure ọkụ. 17Aja Chineke chọrọ bụ mmụọ tiwara etiwa, O Chineke, ị naghị elefu anya, nʼobi tiwara etiwa na nke nwere ezi nchegharị. 18Ka ọ masị gị inye Zayọn ọganihu; i wulie mgbidi niile nke Jerusalem. 19Mgbe ahụ, a ga-enwe ezi aja, aja nsure ọkụ nke ga-atọ gị ụtọ; mgbe ahụ, a ga-achụkwa aja ọtụtụ oke ehi nʼelu ebe ịchụ aja gị. 51:2 Aịz 43:25; Aịz 44:22; Kọl 2:14. 51:7 Nʼoge mmemme idebe ihe ọcha, ọ bụ ahịhịa hisọp ka a na-eji efesa ọbara.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.