Native Bible

Psalms 38:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọnya m na-ere ure na-asọ oyi nʼihi mmehie enweghị uche m.

Psalms 38:5 in English

Psalms 38:5 · Berean Standard Bible

My wounds are foul and festering because of my sinful folly.

Context

3Nʼihi oke iwe gị, ọ dịghị izuoke dị nʼime anụ ahụ; enweghịkwa m udo nʼime ọkpụkpụ m niile nʼihi mmehie m. 4Mmetụta ikpe ọmụma m na-adakwasị m dịka ibu arọ nke dị arọ karịa m. 5Ọnya m na-ere ure na-asọ oyi nʼihi mmehie enweghị uche m. 6Abụ m onye a nyidara ma kwatukwaa nʼala ogologo ụbọchị niile, ana m agagharị nʼiru ụjụ. 7Azụ na-egbu m mgbu nke ukwuu ahụ adịghịkwa m.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.