Native Bible

Psalms 38:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Azụ na-egbu m mgbu nke ukwuu ahụ adịghịkwa m.

Psalms 38:7 in English

Psalms 38:7 · Berean Standard Bible

For my loins are full of burning pain, and no soundness remains in my body.

Context

5Ọnya m na-ere ure na-asọ oyi nʼihi mmehie enweghị uche m. 6Abụ m onye a nyidara ma kwatukwaa nʼala ogologo ụbọchị niile, ana m agagharị nʼiru ụjụ. 7Azụ na-egbu m mgbu nke ukwuu ahụ adịghịkwa m. 8Ume ọbụla adịghịkwa nʼime. Adị m ka onye e gwepịara egwepịa. Ana m asụ ude nʼihi oke ihe mgbu nke obi. 9O Onyenwe m, ị maara agụụ niile nke na-agụ obi m; ịsụ ude m ezokwaghị ezo nʼebe ị nọ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.