Native Bible

Psalms 119:94 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Zọpụta m, nʼihi na abụ m nke gị; achọpụtala m ụkpụrụ gị niile.

Psalms 119:94 in English

Psalms 119:94 · Berean Standard Bible

I am Yours; save me, for I have sought Your precepts.

Context

92A sịkwarị na iwu gị anaghị amasị m, agaara m anwụ nʼime nsogbu m. 93Agaghị m echefu ụkpụrụ gị niile, nʼihi na ọ bụ ha ka i ji chebe ndụ m. 94Zọpụta m, nʼihi na abụ m nke gị; achọpụtala m ụkpụrụ gị niile. 95Ndị ajọ omume na-eche ịla m nʼiyi, ma aga m atụgharị uche nʼụkpụrụ gị. 96Ana m ahụ nsọtụ ihe niile zuruoke, ma iwu gị niile enweghị nsọtụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.