Native Bible

Psalms 119:92 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

A sịkwarị na iwu gị anaghị amasị m, agaara m anwụ nʼime nsogbu m.

Psalms 119:92 in English

Psalms 119:92 · Berean Standard Bible

If Your law had not been my delight, then I would have perished in my affliction.

Context

90Ikwesi ntụkwasị obi gị na-adịgide site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ; ọ bụ gị kere ụwa, ọ na-eguzosikwa ike. 91Ruo taa, iwu gị niile na-eguzosi ike, nʼihi na ihe niile na-ejere gị ozi. 92A sịkwarị na iwu gị anaghị amasị m, agaara m anwụ nʼime nsogbu m. 93Agaghị m echefu ụkpụrụ gị niile, nʼihi na ọ bụ ha ka i ji chebe ndụ m. 94Zọpụta m, nʼihi na abụ m nke gị; achọpụtala m ụkpụrụ gị niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.