Native Bible

Psalms 119:93 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Agaghị m echefu ụkpụrụ gị niile, nʼihi na ọ bụ ha ka i ji chebe ndụ m.

Psalms 119:93 in English

Psalms 119:93 · Berean Standard Bible

I will never forget Your precepts, for by them You have revived me.

Context

91Ruo taa, iwu gị niile na-eguzosi ike, nʼihi na ihe niile na-ejere gị ozi. 92A sịkwarị na iwu gị anaghị amasị m, agaara m anwụ nʼime nsogbu m. 93Agaghị m echefu ụkpụrụ gị niile, nʼihi na ọ bụ ha ka i ji chebe ndụ m. 94Zọpụta m, nʼihi na abụ m nke gị; achọpụtala m ụkpụrụ gị niile. 95Ndị ajọ omume na-eche ịla m nʼiyi, ma aga m atụgharị uche nʼụkpụrụ gị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.