Native Bible

Psalms 119:95 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị ajọ omume na-eche ịla m nʼiyi, ma aga m atụgharị uche nʼụkpụrụ gị.

Psalms 119:95 in English

Psalms 119:95 · Berean Standard Bible

The wicked wait to destroy me, but I will ponder Your testimonies.

Context

93Agaghị m echefu ụkpụrụ gị niile, nʼihi na ọ bụ ha ka i ji chebe ndụ m. 94Zọpụta m, nʼihi na abụ m nke gị; achọpụtala m ụkpụrụ gị niile. 95Ndị ajọ omume na-eche ịla m nʼiyi, ma aga m atụgharị uche nʼụkpụrụ gị. 96Ana m ahụ nsọtụ ihe niile zuruoke, ma iwu gị niile enweghị nsọtụ. 97O, otu m si hụ iwu gị nʼanya! Ana m atụgharị uche na ya ogologo ụbọchị niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.