Native Bible

Psalms 119:96 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ana m ahụ nsọtụ ihe niile zuruoke, ma iwu gị niile enweghị nsọtụ.

Psalms 119:96 in English

Psalms 119:96 · Berean Standard Bible

I have seen a limit to all perfection, but Your commandment is without limit.

Context

94Zọpụta m, nʼihi na abụ m nke gị; achọpụtala m ụkpụrụ gị niile. 95Ndị ajọ omume na-eche ịla m nʼiyi, ma aga m atụgharị uche nʼụkpụrụ gị. 96Ana m ahụ nsọtụ ihe niile zuruoke, ma iwu gị niile enweghị nsọtụ. 97O, otu m si hụ iwu gị nʼanya! Ana m atụgharị uche na ya ogologo ụbọchị niile. 98Iwu gị na-eme ka amamihe m karịa nke ndị iro m, ha na-anọnyere m oge niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.