Native Bible

Psalms 119:91 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ruo taa, iwu gị niile na-eguzosi ike, nʼihi na ihe niile na-ejere gị ozi.

Psalms 119:91 in English

Psalms 119:91 · Berean Standard Bible

Your ordinances stand to this day,* for all things are servants to You.

Context

89O Onyenwe anyị, okwu gị na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi;* ọ na-eguzosi ike nʼeluigwe. 90Ikwesi ntụkwasị obi gị na-adịgide site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ; ọ bụ gị kere ụwa, ọ na-eguzosikwa ike. 91Ruo taa, iwu gị niile na-eguzosi ike, nʼihi na ihe niile na-ejere gị ozi. 92A sịkwarị na iwu gị anaghị amasị m, agaara m anwụ nʼime nsogbu m. 93Agaghị m echefu ụkpụrụ gị niile, nʼihi na ọ bụ ha ka i ji chebe ndụ m.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.