Native Bible

Psalms 119:89 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O Onyenwe anyị, okwu gị na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi;* ọ na-eguzosi ike nʼeluigwe.

Psalms 119:89 in English

Psalms 119:89 · Berean Standard Bible

Your word, O LORD, is everlasting; it is firmly fixed in the heavens.

Context

87Ọ fọdụrụ ntakịrị ihe, ha gaara ala m nʼiyi, ma agbakụtaghị m ụkpụrụ gị azụ. 88Site nʼịhụnanya gị nke na-adịgide chebe ndụ m, ka m nwe ike rube isi nʼiwu nke ọnụ gị. 89O Onyenwe anyị, okwu gị na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi;* ọ na-eguzosi ike nʼeluigwe. 90Ikwesi ntụkwasị obi gị na-adịgide site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ; ọ bụ gị kere ụwa, ọ na-eguzosikwa ike. 91Ruo taa, iwu gị niile na-eguzosi ike, nʼihi na ihe niile na-ejere gị ozi.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.