Native Bible

Psalms 119:90 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ikwesi ntụkwasị obi gị na-adịgide site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ; ọ bụ gị kere ụwa, ọ na-eguzosikwa ike.

Psalms 119:90 in English

Psalms 119:90 · Berean Standard Bible

Your faithfulness continues through all generations; You established the earth, and it endures.

Context

88Site nʼịhụnanya gị nke na-adịgide chebe ndụ m, ka m nwe ike rube isi nʼiwu nke ọnụ gị. 89O Onyenwe anyị, okwu gị na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi;* ọ na-eguzosi ike nʼeluigwe. 90Ikwesi ntụkwasị obi gị na-adịgide site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ; ọ bụ gị kere ụwa, ọ na-eguzosikwa ike. 91Ruo taa, iwu gị niile na-eguzosi ike, nʼihi na ihe niile na-ejere gị ozi. 92A sịkwarị na iwu gị anaghị amasị m, agaara m anwụ nʼime nsogbu m.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.