Native Bible

Psalms 119:88 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Site nʼịhụnanya gị nke na-adịgide chebe ndụ m, ka m nwe ike rube isi nʼiwu nke ọnụ gị.

Psalms 119:88 in English

Psalms 119:88 · Berean Standard Bible

Revive me according to Your loving devotion, that I may obey the testimony of Your mouth.

Context

86Iwu gị niile kwesiri ntụkwasị obi; nyere m aka, nʼihi na ndị mmadụ na-akpagbu m ma o nweghị ihe m mere ha. 87Ọ fọdụrụ ntakịrị ihe, ha gaara ala m nʼiyi, ma agbakụtaghị m ụkpụrụ gị azụ. 88Site nʼịhụnanya gị nke na-adịgide chebe ndụ m, ka m nwe ike rube isi nʼiwu nke ọnụ gị. 89O Onyenwe anyị, okwu gị na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi;* ọ na-eguzosi ike nʼeluigwe. 90Ikwesi ntụkwasị obi gị na-adịgide site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ; ọ bụ gị kere ụwa, ọ na-eguzosikwa ike.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.