Native Bible

Psalms 119:87 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ fọdụrụ ntakịrị ihe, ha gaara ala m nʼiyi, ma agbakụtaghị m ụkpụrụ gị azụ.

Psalms 119:87 in English

Psalms 119:87 · Berean Standard Bible

They almost wiped me from the earth, but I have not forsaken Your precepts.

Context

85Ndị mpako na-egwuru m olulu, bụ ihe nke na-adịghị ka iwu gị si dị. 86Iwu gị niile kwesiri ntụkwasị obi; nyere m aka, nʼihi na ndị mmadụ na-akpagbu m ma o nweghị ihe m mere ha. 87Ọ fọdụrụ ntakịrị ihe, ha gaara ala m nʼiyi, ma agbakụtaghị m ụkpụrụ gị azụ. 88Site nʼịhụnanya gị nke na-adịgide chebe ndụ m, ka m nwe ike rube isi nʼiwu nke ọnụ gị. 89O Onyenwe anyị, okwu gị na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi;* ọ na-eguzosi ike nʼeluigwe.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.