Native Bible

Psalms 119:85 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị mpako na-egwuru m olulu, bụ ihe nke na-adịghị ka iwu gị si dị.

Psalms 119:85 in English

Psalms 119:85 · Berean Standard Bible

The arrogant have dug pits for me in violation of Your law.

Context

83Nʼagbanyeghị na adị m ka karama akpụkpọ* nke dị nʼanwụrụ ọkụ, anaghị m echefu iwu gị niile. 84Ruo olee mgbe ka ohu gị ga-anọgide na-eche? Olee mgbe ka ị ga-ata ndị na-akpagbu m ahụhụ? 85Ndị mpako na-egwuru m olulu, bụ ihe nke na-adịghị ka iwu gị si dị. 86Iwu gị niile kwesiri ntụkwasị obi; nyere m aka, nʼihi na ndị mmadụ na-akpagbu m ma o nweghị ihe m mere ha. 87Ọ fọdụrụ ntakịrị ihe, ha gaara ala m nʼiyi, ma agbakụtaghị m ụkpụrụ gị azụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.