Native Bible

Psalms 119:134 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Gbapụta m site nʼaka ndị na-emegbu m, ka m nwee ike debe iwu gị.

Psalms 119:134 in English

Psalms 119:134 · Berean Standard Bible

Redeem me from the oppression of man, that I may keep Your precepts.

Context

132Chee m ihu, meere m ebere, dịka i si emere ndị niile hụrụ aha gị nʼanya ebere. 133Mee ka nzọ ụkwụ m niile na-aga dịka okwu gị si dị; ekwela ka mmehie chịa m. 134Gbapụta m site nʼaka ndị na-emegbu m, ka m nwee ike debe iwu gị. 135Mee ka ihuọma gị dịkwasị nʼahụ ohu gị. Kuziere m ụkpụrụ gị niile. 136Anya mmiri akwa na-agba m nke ukwuu nʼihi na ndị mmadụ adịghị erube isi nye iwu gị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.