Native Bible

Psalms 119:136 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Anya mmiri akwa na-agba m nke ukwuu nʼihi na ndị mmadụ adịghị erube isi nye iwu gị.

Psalms 119:136 in English

Psalms 119:136 · Berean Standard Bible

My eyes shed streams of tears because Your law is not obeyed.

Context

134Gbapụta m site nʼaka ndị na-emegbu m, ka m nwee ike debe iwu gị. 135Mee ka ihuọma gị dịkwasị nʼahụ ohu gị. Kuziere m ụkpụrụ gị niile. 136Anya mmiri akwa na-agba m nke ukwuu nʼihi na ndị mmadụ adịghị erube isi nye iwu gị. 137O Onyenwe anyị, ị bụ onye ezi omume, iwu gị niile zikwara ezi. 138Ụkpụrụ gị niile ziri ezi; ha kwesiri ntụkwasị obi.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.