Native Bible

Psalms 119:137 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O Onyenwe anyị, ị bụ onye ezi omume, iwu gị niile zikwara ezi.

Psalms 119:137 in English

Psalms 119:137 · Berean Standard Bible

Righteous are You, O LORD, and upright are Your judgments.

Context

135Mee ka ihuọma gị dịkwasị nʼahụ ohu gị. Kuziere m ụkpụrụ gị niile. 136Anya mmiri akwa na-agba m nke ukwuu nʼihi na ndị mmadụ adịghị erube isi nye iwu gị. 137O Onyenwe anyị, ị bụ onye ezi omume, iwu gị niile zikwara ezi. 138Ụkpụrụ gị niile ziri ezi; ha kwesiri ntụkwasị obi. 139Nʼihi na ndị iro m na-elefu okwu gị anya, ịnụ ọkụ nʼobi m na-ada mba.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.