Native Bible

Psalms 119:135 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mee ka ihuọma gị dịkwasị nʼahụ ohu gị. Kuziere m ụkpụrụ gị niile.

Psalms 119:135 in English

Psalms 119:135 · Berean Standard Bible

Make Your face shine upon Your servant, and teach me Your statutes.

Context

133Mee ka nzọ ụkwụ m niile na-aga dịka okwu gị si dị; ekwela ka mmehie chịa m. 134Gbapụta m site nʼaka ndị na-emegbu m, ka m nwee ike debe iwu gị. 135Mee ka ihuọma gị dịkwasị nʼahụ ohu gị. Kuziere m ụkpụrụ gị niile. 136Anya mmiri akwa na-agba m nke ukwuu nʼihi na ndị mmadụ adịghị erube isi nye iwu gị. 137O Onyenwe anyị, ị bụ onye ezi omume, iwu gị niile zikwara ezi.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.