Native Bible

Psalms 119:133 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mee ka nzọ ụkwụ m niile na-aga dịka okwu gị si dị; ekwela ka mmehie chịa m.

Psalms 119:133 in English

Psalms 119:133 · Berean Standard Bible

Order my steps in Your word; let no sin rule over me.

Context

131Ana m asaghe ọnụ m na-ekupụ ume ike ike, na-achọsi iwu gị niile ike. 132Chee m ihu, meere m ebere, dịka i si emere ndị niile hụrụ aha gị nʼanya ebere. 133Mee ka nzọ ụkwụ m niile na-aga dịka okwu gị si dị; ekwela ka mmehie chịa m. 134Gbapụta m site nʼaka ndị na-emegbu m, ka m nwee ike debe iwu gị. 135Mee ka ihuọma gị dịkwasị nʼahụ ohu gị. Kuziere m ụkpụrụ gị niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.