Job 39:21
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ na-azọ ụkwụ gam gam nʼala, ọ na-aṅụrị ọṅụ nʼihi ike ya, ọ na-apụ izute agha na-atụghị egwu.
Job 39:21 in English
Job 39:21 · Berean Standard Bible
He paws in the valley and rejoices in his strength; he charges into battle.
Context
19“Ọ bụ gị na-enye ịnyịnya ike ya,
ka ọ bụ gị mere ka ajị ogologo ahụ o nwere dịrị nʼolu ya? 20Ị na-eme ya ka ọ wụgharịa dịka igurube,
were ebube* nke ịmapụ imi ya na-eyinye ihe oke egwu? 21Ọ na-azọ ụkwụ gam gam nʼala, ọ na-aṅụrị ọṅụ nʼihi ike ya,
ọ na-apụ izute agha na-atụghị egwu. 22Ọ na-achị ihe egwu ọchị, ụjọ ọbụla anaghị atụ ya;
ọ naghị esi na mma agha wezuga onwe ya. 23Akpa àkụ na-ayọgharị nʼakụkụ ya,
ya na ùbe na arụa na-egbu maramara.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.