Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ị na-eme ya ka ọ wụgharịa dịka igurube, were ebube* nke ịmapụ imi ya na-eyinye ihe oke egwu?

Job 39:20 in English

Job 39:20 · Berean Standard Bible

Do you make him leap like a locust, striking terror with his proud snorting?

Context

18Ma ọ na-agbalite ọsọ. Mgbe ọbụla ọ gbasara nku ya ịgba ọsọ, ọ na-achị ịnyịnya na onye na-agba ịnyịnya ọchị. 19“Ọ bụ gị na-enye ịnyịnya ike ya, ka ọ bụ gị mere ka ajị ogologo ahụ o nwere dịrị nʼolu ya? 20Ị na-eme ya ka ọ wụgharịa dịka igurube, were ebube* nke ịmapụ imi ya na-eyinye ihe oke egwu? 21Ọ na-azọ ụkwụ gam gam nʼala, ọ na-aṅụrị ọṅụ nʼihi ike ya, ọ na-apụ izute agha na-atụghị egwu. 22Ọ na-achị ihe egwu ọchị, ụjọ ọbụla anaghị atụ ya; ọ naghị esi na mma agha wezuga onwe ya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.