Job 33:15
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Na nrọ maọbụ nʼọhụ nke abalị, mgbe ụmụ mmadụ na-ada nʼoke ụra, mgbe ha na-atụgharị nʼelu ihe ndina ha.
Job 33:15 in English
Job 33:15 · Berean Standard Bible
In a dream, in a vision in the night, when deep sleep falls upon men as they slumber on their beds,
Context
13Gịnị mere i ji na-ekpesara ya
na ọ dịghị azaghachi mmadụ ọbụla okwu? 14Ma Chineke na-ekwu okwu, ugbu a nʼotu ụzọ, ugbu a kwa nʼụzọ ọzọ,
ọ bụ ezie na mmadụ nwere ike ghara ịghọta ya. 15Na nrọ maọbụ nʼọhụ nke abalị,
mgbe ụmụ mmadụ na-ada nʼoke ụra,
mgbe ha na-atụgharị nʼelu ihe ndina ha. 16O nwere ike kwunye ha okwu na ntị
ma mee ka egwu tụọ ha site nʼọtụtụ ịdọ aka na ntị; 17ka mmadụ si nʼajọ omume ya chegharịa,
ka o si na nganga ya wezuga onwe ya,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.