Job 33:13
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Gịnị mere i ji na-ekpesara ya na ọ dịghị azaghachi mmadụ ọbụla okwu?
Job 33:13 in English
Job 33:13 · Berean Standard Bible
Why do you complain to Him that He answers nothing a man asks? *
Context
11Ọ na-eji mkpọrọ kechie ụkwụ m abụọ;
ọ na-enyochakwa ụzọ m niile.’ 12“Ma ana m agwa gị, na nke a i meghị nke ọma,
nʼihi na Chineke dị elu karịa mmadụ. 13Gịnị mere i ji na-ekpesara ya
na ọ dịghị azaghachi mmadụ ọbụla okwu? 14Ma Chineke na-ekwu okwu, ugbu a nʼotu ụzọ, ugbu a kwa nʼụzọ ọzọ,
ọ bụ ezie na mmadụ nwere ike ghara ịghọta ya. 15Na nrọ maọbụ nʼọhụ nke abalị,
mgbe ụmụ mmadụ na-ada nʼoke ụra,
mgbe ha na-atụgharị nʼelu ihe ndina ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.