Job 33:14
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma Chineke na-ekwu okwu, ugbu a nʼotu ụzọ, ugbu a kwa nʼụzọ ọzọ, ọ bụ ezie na mmadụ nwere ike ghara ịghọta ya.
Job 33:14 in English
Job 33:14 · Berean Standard Bible
For God speaks in one way and in another, yet no one notices.
Context
12“Ma ana m agwa gị, na nke a i meghị nke ọma,
nʼihi na Chineke dị elu karịa mmadụ. 13Gịnị mere i ji na-ekpesara ya
na ọ dịghị azaghachi mmadụ ọbụla okwu? 14Ma Chineke na-ekwu okwu, ugbu a nʼotu ụzọ, ugbu a kwa nʼụzọ ọzọ,
ọ bụ ezie na mmadụ nwere ike ghara ịghọta ya. 15Na nrọ maọbụ nʼọhụ nke abalị,
mgbe ụmụ mmadụ na-ada nʼoke ụra,
mgbe ha na-atụgharị nʼelu ihe ndina ha. 16O nwere ike kwunye ha okwu na ntị
ma mee ka egwu tụọ ha site nʼọtụtụ ịdọ aka na ntị;
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.