Job 33:12
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Ma ana m agwa gị, na nke a i meghị nke ọma, nʼihi na Chineke dị elu karịa mmadụ.
Job 33:12 in English
Job 33:12 · Berean Standard Bible
Behold, you are not right in this matter. I will answer you, for God is greater than man.
Context
10Ma Chineke chọtara ezughị oke nʼebe m nọ;
ọ na-ahụta m dịka onye iro ya. 11Ọ na-eji mkpọrọ kechie ụkwụ m abụọ;
ọ na-enyochakwa ụzọ m niile.’ 12“Ma ana m agwa gị, na nke a i meghị nke ọma,
nʼihi na Chineke dị elu karịa mmadụ. 13Gịnị mere i ji na-ekpesara ya
na ọ dịghị azaghachi mmadụ ọbụla okwu? 14Ma Chineke na-ekwu okwu, ugbu a nʼotu ụzọ, ugbu a kwa nʼụzọ ọzọ,
ọ bụ ezie na mmadụ nwere ike ghara ịghọta ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.