Job 33:11
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ na-eji mkpọrọ kechie ụkwụ m abụọ; ọ na-enyochakwa ụzọ m niile.’
Job 33:11 in English
Job 33:11 · Berean Standard Bible
He puts my feet in the stocks; He watches over all my paths.’
Context
9‘Mụ onwe m dị ọcha nʼobi m, o nweghị ihe na-ezighị ezi m mere;
adị m ọcha na-enweghị mmehie ọbụla. 10Ma Chineke chọtara ezughị oke nʼebe m nọ;
ọ na-ahụta m dịka onye iro ya. 11Ọ na-eji mkpọrọ kechie ụkwụ m abụọ;
ọ na-enyochakwa ụzọ m niile.’ 12“Ma ana m agwa gị, na nke a i meghị nke ọma,
nʼihi na Chineke dị elu karịa mmadụ. 13Gịnị mere i ji na-ekpesara ya
na ọ dịghị azaghachi mmadụ ọbụla okwu?
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.