Job 33:10
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma Chineke chọtara ezughị oke nʼebe m nọ; ọ na-ahụta m dịka onye iro ya.
Job 33:10 in English
Job 33:10 · Berean Standard Bible
Yet God finds occasions against me; He counts me as His enemy.
Context
8“Ma ị kwuola ya na ntị m,
anụrụ m okwu ndị ahụ niile, 9‘Mụ onwe m dị ọcha nʼobi m, o nweghị ihe na-ezighị ezi m mere;
adị m ọcha na-enweghị mmehie ọbụla. 10Ma Chineke chọtara ezughị oke nʼebe m nọ;
ọ na-ahụta m dịka onye iro ya. 11Ọ na-eji mkpọrọ kechie ụkwụ m abụọ;
ọ na-enyochakwa ụzọ m niile.’ 12“Ma ana m agwa gị, na nke a i meghị nke ọma,
nʼihi na Chineke dị elu karịa mmadụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.