Job 33:8
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Ma ị kwuola ya na ntị m, anụrụ m okwu ndị ahụ niile,
Job 33:8 in English
Job 33:8 · Berean Standard Bible
Surely you have spoken in my hearing, and I have heard these very words:
Context
6Mụ onwe m dị ka i si dị nʼihu Chineke;
mụ onwe m bụkwa ihe esitere nʼụrọ kpuo. 7Egwu m ekwesighị ime ka ị tụọ oke ụjọ,
ma ọ bụkwanụ ogwe aka m ịdị arọ nʼahụ gị. 8“Ma ị kwuola ya na ntị m,
anụrụ m okwu ndị ahụ niile, 9‘Mụ onwe m dị ọcha nʼobi m, o nweghị ihe na-ezighị ezi m mere;
adị m ọcha na-enweghị mmehie ọbụla. 10Ma Chineke chọtara ezughị oke nʼebe m nọ;
ọ na-ahụta m dịka onye iro ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.