Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ ga-eji okwu na-abaghị uru rụọ ụka, maọbụ kwuo okwu na-enweghị isi?

Job 15:3 in English

Job 15:3 · Berean Standard Bible

Should he argue with useless words or speeches that serve no purpose?

Context

1Mgbe ahụ, Elifaz onye Teman zara sị: 2“Onye maara ihe ọ ga-eji okwu na-abaghị uru zaghachi? Ọ ga-emeju afọ ya nʼifufe na-ekpo ọkụ nke si nʼọwụwa anyanwụ? 3Ọ ga-eji okwu na-abaghị uru rụọ ụka, maọbụ kwuo okwu na-enweghị isi? 4Ma ị na-eleda ezi omume anya na-egbochikwa ịsọpụrụ Chineke. 5Mmehie gị na-eme ka ọnụ gị kwuo okwu ngwangwa; ọ bụkwa ire ndị aghụghọ ka i nwere.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.