Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ma ị na-eleda ezi omume anya na-egbochikwa ịsọpụrụ Chineke.

Job 15:4 in English

Job 15:4 · Berean Standard Bible

But you even undermine the fear of God and hinder meditation before Him.

Context

2“Onye maara ihe ọ ga-eji okwu na-abaghị uru zaghachi? Ọ ga-emeju afọ ya nʼifufe na-ekpo ọkụ nke si nʼọwụwa anyanwụ? 3Ọ ga-eji okwu na-abaghị uru rụọ ụka, maọbụ kwuo okwu na-enweghị isi? 4Ma ị na-eleda ezi omume anya na-egbochikwa ịsọpụrụ Chineke. 5Mmehie gị na-eme ka ọnụ gị kwuo okwu ngwangwa; ọ bụkwa ire ndị aghụghọ ka i nwere. 6Ọnụ gị na-ama gị ikpe, ọ bụghị mụ onwe m, egbugbere ọnụ gị na-ekwu okwu megide gị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.