Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọnụ gị na-ama gị ikpe, ọ bụghị mụ onwe m, egbugbere ọnụ gị na-ekwu okwu megide gị.

Job 15:6 in English

Job 15:6 · Berean Standard Bible

Your own mouth, not mine, condemns you; your own lips testify against you.

Context

4Ma ị na-eleda ezi omume anya na-egbochikwa ịsọpụrụ Chineke. 5Mmehie gị na-eme ka ọnụ gị kwuo okwu ngwangwa; ọ bụkwa ire ndị aghụghọ ka i nwere. 6Ọnụ gị na-ama gị ikpe, ọ bụghị mụ onwe m, egbugbere ọnụ gị na-ekwu okwu megide gị. 7“Ị bụ mmadụ mbụ a mụrụ? A mụọla gị tupu e kee ugwu niile? 8Ọ getụla ntị nʼizu nzuzo nke Chineke? Amamihe niile ọ bụ nʼime gị ka ha juru?

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.