Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Onye maara ihe ọ ga-eji okwu na-abaghị uru zaghachi? Ọ ga-emeju afọ ya nʼifufe na-ekpo ọkụ nke si nʼọwụwa anyanwụ?

Job 15:2 in English

Job 15:2 · Berean Standard Bible

“Does a wise man answer with empty counsel or fill his belly with the hot east wind?

Context

1Mgbe ahụ, Elifaz onye Teman zara sị: 2“Onye maara ihe ọ ga-eji okwu na-abaghị uru zaghachi? Ọ ga-emeju afọ ya nʼifufe na-ekpo ọkụ nke si nʼọwụwa anyanwụ? 3Ọ ga-eji okwu na-abaghị uru rụọ ụka, maọbụ kwuo okwu na-enweghị isi? 4Ma ị na-eleda ezi omume anya na-egbochikwa ịsọpụrụ Chineke.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.