Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ahụ, Elifaz onye Teman zara sị:

Job 15:1 in English

Job 15:1 · Berean Standard Bible

Then Eliphaz the Temanite replied:

Context

1Mgbe ahụ, Elifaz onye Teman zara sị: 2“Onye maara ihe ọ ga-eji okwu na-abaghị uru zaghachi? Ọ ga-emeju afọ ya nʼifufe na-ekpo ọkụ nke si nʼọwụwa anyanwụ? 3Ọ ga-eji okwu na-abaghị uru rụọ ụka, maọbụ kwuo okwu na-enweghị isi?

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.