Native Bible

Jeremiah 48:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Keriọt na Bozra, na obodo niile dị nʼala Moab, ndị dị nso, na ndị nke dị anya.

Jeremiah 48:24 in English

Jeremiah 48:24 · Berean Standard Bible

upon Kerioth, Bozrah, and all the towns of Moab, those far and near.

Context

22Dibọn, Nebo na Bet-Diblataim, 23Kiriatem, Bet-Gamul na Bet-Meon, 24Keriọt na Bozra, na obodo niile dị nʼala Moab, ndị dị nso, na ndị nke dị anya. 25E bipụla mpi* Moab, a gbajiekwala ogwe aka ya,” otu a ka Onyenwe anyị kwupụtara. 26“Meenụ ya ka ọ ṅụbiga mmanya oke, nʼihi na o nupuru isi megide Onyenwe anyị. Moab ga-atụrụ onwe ya nʼihe ọ gbọrọ. Ọ ga-aghọkwa ihe ọchị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.