Jeremaya 48:22
Jeremiah 48:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Dibọn, Nebo na Bet-Diblataim,
Jeremiah 48:22 in English
Jeremiah 48:22 · Berean Standard Bible
upon Dibon, Nebo, and Beth-diblathaim,
Context
20E meela ka ihere mee Moab, nʼihi na a tụpịala ya.
Kwasienụ akwa ike, tiekwanụ mkpu akwa.
Kwupụta ya nʼAnọn
na e bibiela Moab. 21Oge a ga-ekpe ndị bi nʼala dị larịị ikpe abịala,
bụ ndị bi na Họlọn, Jahaz na Mefaat, 22Dibọn, Nebo na Bet-Diblataim, 23Kiriatem, Bet-Gamul na Bet-Meon, 24Keriọt na Bozra,
na obodo niile dị nʼala Moab, ndị dị nso, na ndị nke dị anya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.