Native Bible

Jeremiah 48:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Oge a ga-ekpe ndị bi nʼala dị larịị ikpe abịala, bụ ndị bi na Họlọn, Jahaz na Mefaat,

Jeremiah 48:21 in English

Jeremiah 48:21 · Berean Standard Bible

Judgment has come upon the high plain— upon Holon, Jahzah,* and Mephaath,

Context

19Guzonụ nʼakụkụ ụzọ, hụrụ* ihe na-eme, unu ndị bi nʼime Aroea. Jụọnụ nwoke unu hụrụ na-agba ọsọ, na nwanyị nke na-ewezuga onwe ya ajụjụ sị ha, ‘Gịnị mere?’ 20E meela ka ihere mee Moab, nʼihi na a tụpịala ya. Kwasienụ akwa ike, tiekwanụ mkpu akwa. Kwupụta ya nʼAnọn na e bibiela Moab. 21Oge a ga-ekpe ndị bi nʼala dị larịị ikpe abịala, bụ ndị bi na Họlọn, Jahaz na Mefaat, 22Dibọn, Nebo na Bet-Diblataim, 23Kiriatem, Bet-Gamul na Bet-Meon,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.