Jeremaya 48:23
Jeremiah 48:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Kiriatem, Bet-Gamul na Bet-Meon,
Jeremiah 48:23 in English
Jeremiah 48:23 · Berean Standard Bible
upon Kiriathaim, Beth-gamul, and Beth-meon,
Context
21Oge a ga-ekpe ndị bi nʼala dị larịị ikpe abịala,
bụ ndị bi na Họlọn, Jahaz na Mefaat, 22Dibọn, Nebo na Bet-Diblataim, 23Kiriatem, Bet-Gamul na Bet-Meon, 24Keriọt na Bozra,
na obodo niile dị nʼala Moab, ndị dị nso, na ndị nke dị anya. 25E bipụla mpi* Moab,
a gbajiekwala ogwe aka ya,”
otu a ka Onyenwe anyị kwupụtara.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.