1 Ihe E Mere 24:25
1 Chronicles 24:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
A họpụtara nwanne Maịka nke nwoke aha ya bụ Ishaya, sitekwa nʼụmụ Ishaya họpụta Zekaraya.
1 Chronicles 24:25 in English
1 Chronicles 24:25 · Berean Standard Bible
The brother of Micah: Isshiah; from the sons of Isshiah: Zechariah.
Context
23Site nʼụmụ Hebrọn a họpụtara
Jeraya, nwa mbụ ya, Amaraya nwa nke abụọ ya, Jahaziel nwa nke atọ ya na Jekameam nwa nke anọ ya. 24A họpụtara Maịka nwa Uziel,
sitekwa nʼụmụ Maịka họpụta Shamia. 25A họpụtara nwanne Maịka nke nwoke aha ya bụ Ishaya,
sitekwa nʼụmụ Ishaya họpụta Zekaraya. 26Site nʼụmụ Merari e nwere Mahali na Mushi.
A họpụtakwara Beno nwa Jaazia. 27Sitekwa nʼụmụ Merari a họpụtara ụmụ Jaazia ndị a:
Beno, Shoham, Zakua na Ibri.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.