1 Ihe E Mere 24:24
1 Chronicles 24:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
A họpụtara Maịka nwa Uziel, sitekwa nʼụmụ Maịka họpụta Shamia.
1 Chronicles 24:24 in English
1 Chronicles 24:24 · Berean Standard Bible
From the sons of Uzziel: Micah; from the sons of Micah: Shamir.
Context
22Site na ndị Izha a họpụtara Shelomot.
Sitekwa nʼụmụ Shelomot a họpụtaara Jahat. 23Site nʼụmụ Hebrọn a họpụtara
Jeraya, nwa mbụ ya, Amaraya nwa nke abụọ ya, Jahaziel nwa nke atọ ya na Jekameam nwa nke anọ ya. 24A họpụtara Maịka nwa Uziel,
sitekwa nʼụmụ Maịka họpụta Shamia. 25A họpụtara nwanne Maịka nke nwoke aha ya bụ Ishaya,
sitekwa nʼụmụ Ishaya họpụta Zekaraya. 26Site nʼụmụ Merari e nwere Mahali na Mushi.
A họpụtakwara Beno nwa Jaazia.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.