Native Bible

1 Chronicles 24:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Site na ndị Izha a họpụtara Shelomot. Sitekwa nʼụmụ Shelomot a họpụtaara Jahat.

1 Chronicles 24:22 in English

1 Chronicles 24:22 · Berean Standard Bible

From the Izharites: Shelomoth;* from the sons of Shelomoth: Jahath.

Context

20Ndị a bụkwa ndị ndu a họpụtara nʼebo Livayị: Site nʼụmụ Amram, a họpụtara Shubuel. Site nʼụmụ Shubuel a họpụtara Jehdeia. 21Site nʼụmụ Rehabaya, onye mbụ a họpụtara bụ Ishaya. 22Site na ndị Izha a họpụtara Shelomot. Sitekwa nʼụmụ Shelomot a họpụtaara Jahat. 23Site nʼụmụ Hebrọn a họpụtara Jeraya, nwa mbụ ya, Amaraya nwa nke abụọ ya, Jahaziel nwa nke atọ ya na Jekameam nwa nke anọ ya. 24A họpụtara Maịka nwa Uziel, sitekwa nʼụmụ Maịka họpụta Shamia.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.