Native Bible

1 Chronicles 24:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị a bụkwa ndị ndu a họpụtara nʼebo Livayị: Site nʼụmụ Amram, a họpụtara Shubuel. Site nʼụmụ Shubuel a họpụtara Jehdeia.

1 Chronicles 24:20 in English

1 Chronicles 24:20 · Berean Standard Bible

Now these were the remaining descendants of Levi: From the sons of Amram: Shubael;* from the sons of Shubael: Jehdeiah.

Context

18nke iri abụọ na atọ, Delaya nke iri abụọ na anọ, Maazaya. 19Otu a ka e si keere ha usoro ije ozi ha mgbe ha batara nʼụlọnsọ ukwu Onyenwe anyị. E mere ya dị ka ụkpụrụ nna nna ha Erọn nyere ha si dị, dịka Onyenwe anyị, Chineke Izrel si nye ya nʼiwu. 20Ndị a bụkwa ndị ndu a họpụtara nʼebo Livayị: Site nʼụmụ Amram, a họpụtara Shubuel. Site nʼụmụ Shubuel a họpụtara Jehdeia. 21Site nʼụmụ Rehabaya, onye mbụ a họpụtara bụ Ishaya. 22Site na ndị Izha a họpụtara Shelomot. Sitekwa nʼụmụ Shelomot a họpụtaara Jahat.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.