1 Ihe E Mere 24:19
1 Chronicles 24:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Otu a ka e si keere ha usoro ije ozi ha mgbe ha batara nʼụlọnsọ ukwu Onyenwe anyị. E mere ya dị ka ụkpụrụ nna nna ha Erọn nyere ha si dị, dịka Onyenwe anyị, Chineke Izrel si nye ya nʼiwu.
1 Chronicles 24:19 in English
1 Chronicles 24:19 · Berean Standard Bible
This was their appointed order for service when they entered the house of the LORD, according to the regulations prescribed for them by their forefather Aaron, as the LORD, the God of Israel, had commanded him.
Context
17nke iri abụọ na otu, Jakin
nke iri abụọ na abụọ, Gamul 18nke iri abụọ na atọ, Delaya
nke iri abụọ na anọ, Maazaya. 19Otu a ka e si keere ha usoro ije ozi ha mgbe ha batara nʼụlọnsọ ukwu Onyenwe anyị. E mere ya dị ka ụkpụrụ nna nna ha Erọn nyere ha si dị, dịka Onyenwe anyị, Chineke Izrel si nye ya nʼiwu. 20Ndị a bụkwa ndị ndu a họpụtara nʼebo Livayị:
Site nʼụmụ Amram, a họpụtara Shubuel.
Site nʼụmụ Shubuel a họpụtara Jehdeia. 21Site nʼụmụ Rehabaya, onye mbụ a họpụtara bụ Ishaya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.