Native Bible

1 Chronicles 24:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

nke iri abụọ na otu, Jakin nke iri abụọ na abụọ, Gamul

1 Chronicles 24:17 in English

1 Chronicles 24:17 · Berean Standard Bible

the twenty-first to Jachin, the twenty-second to Gamul,

Context

15nke iri na asaa, Hezia nke iri na asatọ, Hapizez 16nke iri na itoolu, Petahaya nke iri abụọ, Jehezkel 17nke iri abụọ na otu, Jakin nke iri abụọ na abụọ, Gamul 18nke iri abụọ na atọ, Delaya nke iri abụọ na anọ, Maazaya. 19Otu a ka e si keere ha usoro ije ozi ha mgbe ha batara nʼụlọnsọ ukwu Onyenwe anyị. E mere ya dị ka ụkpụrụ nna nna ha Erọn nyere ha si dị, dịka Onyenwe anyị, Chineke Izrel si nye ya nʼiwu.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.