Native Bible

1 Chronicles 24:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

nke iri abụọ na atọ, Delaya nke iri abụọ na anọ, Maazaya.

1 Chronicles 24:18 in English

1 Chronicles 24:18 · Berean Standard Bible

the twenty-third to Delaiah, and the twenty-fourth to Maaziah.

Context

16nke iri na itoolu, Petahaya nke iri abụọ, Jehezkel 17nke iri abụọ na otu, Jakin nke iri abụọ na abụọ, Gamul 18nke iri abụọ na atọ, Delaya nke iri abụọ na anọ, Maazaya. 19Otu a ka e si keere ha usoro ije ozi ha mgbe ha batara nʼụlọnsọ ukwu Onyenwe anyị. E mere ya dị ka ụkpụrụ nna nna ha Erọn nyere ha si dị, dịka Onyenwe anyị, Chineke Izrel si nye ya nʼiwu. 20Ndị a bụkwa ndị ndu a họpụtara nʼebo Livayị: Site nʼụmụ Amram, a họpụtara Shubuel. Site nʼụmụ Shubuel a họpụtara Jehdeia.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.