Native Bible

1 Chronicles 24:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Site nʼụmụ Hebrọn a họpụtara Jeraya, nwa mbụ ya, Amaraya nwa nke abụọ ya, Jahaziel nwa nke atọ ya na Jekameam nwa nke anọ ya.

1 Chronicles 24:23 in English

1 Chronicles 24:23 · Berean Standard Bible

From the sons of Hebron: Jeriah was the first,* Amariah the second, Jahaziel the third, and Jekameam the fourth.

Context

21Site nʼụmụ Rehabaya, onye mbụ a họpụtara bụ Ishaya. 22Site na ndị Izha a họpụtara Shelomot. Sitekwa nʼụmụ Shelomot a họpụtaara Jahat. 23Site nʼụmụ Hebrọn a họpụtara Jeraya, nwa mbụ ya, Amaraya nwa nke abụọ ya, Jahaziel nwa nke atọ ya na Jekameam nwa nke anọ ya. 24A họpụtara Maịka nwa Uziel, sitekwa nʼụmụ Maịka họpụta Shamia. 25A họpụtara nwanne Maịka nke nwoke aha ya bụ Ishaya, sitekwa nʼụmụ Ishaya họpụta Zekaraya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.