Native Bible

1 Chronicles 24:26 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Site nʼụmụ Merari e nwere Mahali na Mushi. A họpụtakwara Beno nwa Jaazia.

1 Chronicles 24:26 in English

1 Chronicles 24:26 · Berean Standard Bible

The sons of Merari: Mahli and Mushi. The son of Jaaziah: Beno.

Context

24A họpụtara Maịka nwa Uziel, sitekwa nʼụmụ Maịka họpụta Shamia. 25A họpụtara nwanne Maịka nke nwoke aha ya bụ Ishaya, sitekwa nʼụmụ Ishaya họpụta Zekaraya. 26Site nʼụmụ Merari e nwere Mahali na Mushi. A họpụtakwara Beno nwa Jaazia. 27Sitekwa nʼụmụ Merari a họpụtara ụmụ Jaazia ndị a: Beno, Shoham, Zakua na Ibri. 28Site nʼụmụ Mahali a họpụtara Elieza, ma Elieza nʼonwe ya amụtaghị nwa nwoke.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.